Akụkọ Ozi April
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 566 134.2 17.0 61.8 11.6
Pios. 25,150 55.7 6.2 21.9 5.4
Aux. Pios. 22,714 45.8 4.0 14.4 3.3
Pubs. 181,583 10.5 1.1 3.6 1.0
NGỤKỌTA 230,013 Ndị E Mere Baptism: 701
Ozi Alaeze Anyị nke March jụrụ ajụjụ bụ́: “Ànyị Pụrụ Ime Ọnwa April 2000 Ọnwa Kasị Mma Anyị Nwetụrụla?” Obi dị anyị ụtọ ịkọ banyere ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu e nwetụrụla nke bụ́ ndị nkwusa 230,013 n’April. Anyị nwekwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 25,150 na ndị ọsụ ụzọ inyeaka dị 22,714. Site n’akụkọ a mara mma, April 2000 aghọwo “ọnwa kasị mma anyị nwetụrụla.” Anyị na-elepụ anya maka akụkọ ozi ndị a ga-enwe n’ọdịnihu.