Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na June: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Tinye uche n’ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. July: A pụrụ inyefe nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị na-esonụ nwere peeji dị 32: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, “Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ,” Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, na Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs. A pụrụ inyefe broshuọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, na Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ— Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie? n’ebe o kwesịrị ekwesị. August na September: Ịdị n’Otu n’Ofufe nke Nanị Ezi Chineke Ahụ. N’ebe a na-enweghị ya, a pụrụ inyefe akwụkwọ ọ bụla nwere peeji dị 192 nke mere ochie karị.
◼ Akwụkwọ Ndị E Nwere Ugbu A ná Mkpụrụ Akwụkwọ Ndị Ìsì:
Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị—2001 (mpịakọta anọ)—Grade-two, Bekee
Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel! (mpịakọta atọ)—Grade-two, Bekee
Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I (mpịakọta anọ)—Grade-two, Bekee
Nhazi E Mere Iji Jezuo Ozi Anyị (mpịakọta anọ; nanị maka ndị nkwusa a na-emebeghị baptism)—Grade-two, Bekee
Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke (otu mpịakọta)—Grade-two, Bekee
Mgbe unu na-atụ ọda maka akwụkwọ ndị dị ná mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì, biko jirinụ Literature Request Form (S-14) ọzọ e dekwasịrị n’ụzọ doro anya “BRAILLE REQUEST.”
E kwesịrị iziga ajụjụ dị iche iche banyere akwụkwọ ndị dị ná mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì na: BRAILLE DESK.