Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na June: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Tinye uche n’ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. July ruo September: A pụrụ iji nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị na-esonụ nwere peeji dị 32 mee ihe: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, “Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ,” Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, na Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs. A pụrụ inyefe broshuọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, na Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie? n’ebe o kwesịrị.
◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ná Mkpụrụ Akwụkwọ Okpotokpo—Bekee
Mpịakọta Ụlọ Nche nke 2001—Bekee
◼ Kaseti A Na-ege Ege Ọhụrụ Ndị E Nwere: Respect Jehovah’s Authority—On Audiocassette (Ihe Nkiri, otu kaseti)—Bekee
◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere ná Mkpụrụ Akwụkwọ Ndị Ìsì: Jehovah’s Witnesses—Proclaimers of God’s Kingdom (mpịakọta asaa)—Grade-two, Bekee
Mankind’s Search for God (mpịakọta anọ)—Grade-two, Bekee
Reasoning From the Scriptures (mpịakọta anọ)—Grade-two, Bekee
Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso! (mpịakọta isii)—Grade-two, Bekee
All Scripture Is Inspired of God and Beneficial (mpịakọta asaa)—Grade-two, Bekee
Biko dee ATTENTION: BRAILLE DESK n’elu ọda nile maka akwụkwọ ndị e ji mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì dee. Denye aha na adres nke onye ga-eji akwụkwọ ahụ e dere ná mkpụrụ akwụkwọ ndị ìsì mee ihe.