Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 453 125.9 35.4 59.8 14.5
Pios. 27,824 53.9 16.9 21.3 6.0
Aux. Pios. 9,448 48.8 13.7 16.6 4.3
Pubs. 264,680 10.9 4.3 4.2 1.3
NGỤKỌTA 302,405 Ndị E Mere Baptizim: 183
Ọ bụ nnọọ ihe na-agba ume na afọ ije ozi 2007 ji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa e nwetụrụla na Nigeria mechie! Leenụ, anyị dịzi narị puku ndị nkwusa atọ na puku abụọ, na narị anọ na ise! Nke a na-eme anyị obi ụtọ, anyị ekpebisiekwala ike ito Jehova n’ihi na o ji obiọma ya gọzie mgbalị anyị.—Ọma 57:9.