Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/08 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 2/08 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na February: Akwụkwọ bụ́ Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ. March: Nyefee akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbaa mbọ ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. April na May: Magazin Ụlọ Nche na Teta! A ga-eme mgbalị pụrụ iche ileta ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs na okwu ihu ọha pụrụ iche bụ́ ndị na-anọghị n’ọgbakọ. Ihe a ga-ebu n’obi mee nleta ahụ bụ ịmalitere ndị a na-amalitebeghịrị ọmụmụ Baịbụl ọmụmụ Baịbụl.

◼ Ebe ọ bụ na March nwere ngwụsị izu ise zuru ezu, ọ ga-abụ ọnwa magburu onwe ya iji rụọ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka.

◼ Odeakwụkwọ na onye nlekọta ije ozi kwesịrị inyocha ozi nke ndị ọsụ ụzọ oge niile. Ọ bụrụ na ọ dị ndị ọ na-esiri ike ịrụzu awa ole a chọrọ ha n’aka, ndị okenye kwesịrị ime ndokwa ka e nyere ha aka.

◼ Isiokwu nke okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2008 ga-abụ “Ònye Ruru Eru Ịchị Ụmụ Mmadụ?” Lee ịma ọkwa yiri ya nke dị n’Ozi Alaeze Anyị nke September 2007.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya