Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/11 p. 8
  • Akụkọ Ozi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ozi
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 10/11 p. 8

Akụkọ Ozi

Obi tọrọ anyị ezigbo ụtọ mgbe a gwara anyị na ihe dị ka puku ndị nkwusa iri isii na ise na narị anọ na iri ise na isii sụrụ ụzọ inyeaka n’ọnwa Eprel. Ndị ọsụ ụzọ oge niile anyị nwere n’ọnwa ahụ dị puku iri atọ na otu na narị anọ na iri asatọ na asatọ, anyị nwekwara ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche dị narị asatọ na iri. E jikọta ha niile, ya bụ ma ndị ọsụ ụzọ inyeaka ma ndị nke oge niile ma ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ọ pụtara na e kee ndị nkwusa e nwere na Naịjirịa ụzọ iri, ihe karịrị ụzọ atọ sụrụ ụzọ n’ọnwa ahụ. Nke ahụ magburu nnọọ onwe ya! Akụkọ ozi a gosiri na Jehova na-agọzi ndị ya ka ha na-agba mbọ imezu amụma ndị e buru na Baịbụl, ndị dị ka nke e dere n’Aịzaya 12:3-5.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya