Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/11 p. 8
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 11/11 p. 8

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Nọvemba: Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu? Ọ bụrụ na unu enweghị broshuọ a, unu nwere ike inye ndị mmadụ broshuọ ndị ahụ e kwuru ka e nye n’ọnwa Ọgọst. Ọ bụrụkwa na unu nwere ya, unu nwere ike nyekọta ya na ndị nke ahụ. Disemba: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ ma ọ bụ Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible. Jenụwarị: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbalịa ka ị malitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl n’ụbọchị mbụ i ziri ha ozi ọma. Febụwarị: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ na Bịaruo Jehova Nso.

◼ E nwee onye ọ bụla chọrọ iji akwụkwọ e ji adọrọ ego n’ụlọ akụ̀ zitere alaka ụlọ ọrụ onyinye, o kwesịrị ide okwu abụọ bụ́ “Watch Tower” n’ebe ahụ a na-ede aha onye ga-adọrọ ego ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya