Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Ọktoba: Ụlọ Nche na Teta! Nọvemba na Disemba: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? Jenụwarị: Nke ọ bụla n’ime broshọ ndị a dị peeji 32: Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, Gee Chineke Ntị, ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi.