Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Febụwarị: Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, Gee Chineke Ntị ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi. Mach na Eprel: Ụlọ Nche na Teta! Mee: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?
◼ Isiokwu okwu ihu ọha pụrụ iche a ga-ekwu n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2015 bụ “Mgbe Ezinụlọ Niile Ga-enwe Obi Ụtọ.”