Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Ọktoba: Ụlọ Nche na Teta! Nọvemba na Disemba: E nwere ike inye ndị mmadụ nke ọ bụla n’ime traktị ndị a: Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?, Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?, Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?, Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?, Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?, Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?, na Ònyedị Na-achị Ụwa A? Jenụwarị: Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gee Chineke Ntị, Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ? Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, na Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya?