Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mach p. 2
  • Mach 7-13

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 7-13
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mach p. 2

Mach 7-13

ESTA 6-10

  • Abụ nke 131 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Esta Gbachiteere Jehova na Ndị Na-efe Ya”: (Nkeji 10)

    • Esta 8:3, 4—N’agbanyeghị na ihe dịịrị Esta mma, o mere ihe a gaara eji gbuo ya, ebe ọ nọ na-achọ ịzọpụta ndị ọzọ (ia 142 ¶24-25)

    • Esta 8:5—Esta ji akọ gwa Ahazuirọs okwu (w06 3/1 11 ¶8)

    • Esta 8:17—Ọtụtụ ndị na-abụghị ndị Juu sonyeere ndị Juu (w06 3/1 11 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Esta 8:1, 2—Mgbe Jekọb na-anwụ, o buru amụma na Benjamin ga-eke ihe ọ kwatara n’agha “n’anyasị.” Olee otú ihe a o kwuru si mezuo? (ia 142, igbe)

    • Esta 9:10, 15, 16—Ọ bụ eziokwu na iwu kwuru ka ndị Juu kwakọrọ ngwongwo ndị ha meriri n’agha, olee ihe mere na ha emeghị otú ahụ? (w06 3/1 11 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Esta 8:1-9 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Otú Anyị Ga-esi Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Tụleekwanụ isiokwu bụ́ “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Otú Ị Ga-esi Nye Mmadụ Magazin.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 118

  • “Nabata Ndị Zara Anyị Òkù”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kọọ ahụmahụ ndị dị ụtọ ha nwere mgbe ha nabatara ndị bịara soro anyị cheta ọnwụ Jizọs n’oge gara aga. Gwakwa otu onye n’ime ha ka o gosi otú nke ya si mee.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 10 ¶12-21, na igbe dị na peeji nke 91 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 147 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya