Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mach p. 4
  • Mach 14-20

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 14-20
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mach p. 4

Mach 14-20

JOB 1-5

  • Abụ nke 89 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Job Guzosiri Ike Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Ya”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Job Na-ekwu.]

    • Job 1:8-11—Setan kwuru na ihe mere Job ji na-erubere Chineke isi bụ n’ihi ihe ọ na-erite n’aka ya (w11 5/15 17 ¶6-8; w09 4/15 3 ¶3-4)

    • Job 2:2-5—Setan kwukwara na ọ bụrụ na ihe esiere onye ọ bụla na-erubere Chineke isi ike, ọ gbakụta ya azụ (w09 4/15 4 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 1:6; 2:1—Olee ndị e kwere ka ha guzoro n’ihu Jehova? (w06 3/15 13 ¶6)

    • Job 4:7, 18, 19—Olee ụgha Elifaz ghaara Job? (w14 3/15 13 ¶3; w05 9/15 26 ¶4-5; w95 2/15 27 ¶5-6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 4:1-21 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Isiokwu Ụlọ Nche Nke 2 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: Isiokwu Ụlọ Nche Nke 2 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: fg isi nke 2 ¶2-3 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 88

  • Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio a dị́ na jw.org/ig. (Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa NDỊ NA-ETO ETO.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee nsogbu ụmụaka na-enwe n’ụlọ akwụkwọ? Olee otú ha ga-esi eme ihe dị́ n’Ọpụpụ 23:2? Olee ihe anọ ga-enyere ha aka ka ha ghara ịna-eme ka ụmụ akwụkwọ ibe ha? Gwa ndị na-eto eto ka ha kọọ ahụmahụ ndị dị mma ha nwerela.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 11 ¶1-11 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 149 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya