Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mach p. 5
  • Mach 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mach p. 5

Mach 21-27

JOB 6-10

  • Abụ nke 68 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Job Kwuru Ihe Gosiri na Obi Adịghị Ya Mma”: (Nkeji 10)

    • Job 6:1-3, 9, 10, 26; 7:11, 16—Mmadụ nwere ike ikwu ihe na-esighị ya n’obi mgbe obi na-adịghị ya mma (w13 8/15 19 ¶7; w13 5/15 22 ¶13)

    • Job 9:20-22—Job chere na Chineke achọghị ịma ma ò nwere okwukwe na ya ma ọ̀ bụ na o nweghị (w15 7/1 12 ¶2)

    • Job 10:12—N’agbanyeghị na ahụhụ chiri Job ọnụ n’ala, o kwujọghị Jehova (w09 4/15 7 ¶18; w09 4/15 10 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 6:14—Olee otú Job si gosi na ịhụnanya na-adịgide adịgide dị ezigbo mkpa? (w10 11/15 32 ¶20)

    • Job 7:9, 10; 10:21—Ọ bụrụ na Job kweere na Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, gịnị mere o ji kwuo ihe ahụ dị n’amaokwu ndị a? (w06 3/15 14 ¶11)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 9:1-21 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: wp16.2 16—Gwa onye ahụ gbasara onyinye. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: wp16.2 16—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: fg isi nke 2 ¶6-8 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 114

  • Dịrị Akọ Mgbe Ị Na-akasi Ndị Ọzọ Obi: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị okenye lere mgbe ha gara Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Alaeze na nso nso a. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú ụmụnna abụọ e gosiri na vidio ahụ si gosi otú dị́ mma e kwesịrị isi kasie onye onye ya nwụrụ obi.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 11 ¶12-20, na igbe dị na peeji nke 98 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 27 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya