Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 2
  • Mee 2-8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 2-8
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 2

Mee 2-8

JOB 38-42

  • Abụ nke 63 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ”: (Nkeji 10)

    • Job 42:7, 8​—Jehova chọrọ ka Job kpee ekpere maka Elifaz, Bildad, na Zofa (w13 6/15 21 ¶17; w98 5/1 30 ¶3-6)

    • Job 42:10​—Jehova mere ka Job gbakee mgbe o kpechara ekpere maka ha (w98 5/1 31 ¶2)

    • Job 42:10-17​—Jehova gọziri Job maka okwukwe ya na otú o si tachie obi (w94 11/15 20 ¶19-20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 38:4-7​—Olee ndị bụ “kpakpando ụtụtụ,” oleekwa ihe anyị ma gbasara ha? (bhs 97 ¶3; w06 1/15 3 ¶ 2)

    • Job 42:3-5​—Gịnị ka anyị ga-eme ka anyị nwee ike ịhụ Chineke otú ahụ Job hụrụ ya? (w15 10/15 8 ¶16-17)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Job 41:1-26

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị nwere ike isi zie ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Ná nkenke, kọwaa otú e nwere ike isi jiri ekwentị mee ihe ụfọdụ e kwuru n’isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.” Chetara ndị nkwusa na ha kwesịrị idenye ugboro ole ha gosiri ndị mmadụ vidio n’akụkọ ozi ha. Gbaakwa ha ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie ndị mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 60

  • “Ị̀ Na-eji JW Library Eme Ihe?”: (Nkeji 15) Burunụ ụzọ jiri nkeji ise tụlee ihe ndị dị́ n’isiokwu ahụ. Kpọnyezie vidio bụ́ Bido Iji “JW Library” Eme Ihe. E kirichaa ya, unu atụlee ihe ndị e gosiri na ya. Kpọnyekwa vidio ndị nke ọzọ bụ́ Otú Ị Ga-esi Adanlodu Ihe nakwa Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ihe Ị Na-agụ Dị́ Otú Ị Chọrọ, unu atụleekwa nke ọ bụla otú ahụ e si tụlee vidio nke mbụ. Gbaa ụmụnna ume ka ha gbalịa tinye JW Library n’ekwentị ha ma danloduo akwụkwọ dị iche iche na ya ma ọ bụrụ na ha ga-emeli ya, tupu izu Mee 16 eruo, bụ́ izu a ga-atụle isiokwu bụ́ “Otú E Si Eji JW Library Eme Ihe.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 14 ¶14-22 na igbe dị na peeji nke 124

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 77 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya