Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 6
  • Amụma Ndị Kọwara Onye Bụ́ Mesaya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Amụma Ndị Kọwara Onye Bụ́ Mesaya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Amụma Ndị E Buru Gbasara Mesaya Hà Na-egosi n’Eziokwu na Ọ Bụ Jizọs Bụ Mesaya?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Jizọs Kraịst—Mezaịa ahụ E Kwere ná Nkwa
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Ha Hụrụ Mesaya Ahụ!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Amụma Ụfọdụ E Buru Gbasara Mesaya
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 19-25

Amụma Ndị Kọwara Onye Bụ́ Mesaya

AMAOKWU

AMỤMA

MMEZU YA

Abụ Ọma 22:1

Ọ ga-adị ka Chineke ọ̀ hapụrụ ya

Matiu 27:46; Mak 15:34

Abụ Ọma 22:7, 8

A ga-akwa ya emo mgbe ọ nọ n’elu osisi ịta ahụhụ

Matiu 27:39-43

Abụ Ọma 22:16

A ga-akpọgide ya n’osisi

Matiu 27:31; Mak 15:25; Jọn 20:25

Abụ Ọma 22:18

A ga-efe nza maka uwe ya

Matiu 27:35

Abụ Ọma 22:22

Mkpa ya ga-abụ ime ka ndị mmadụ mara aha Chineke

Jọn 17:6

Nwoke a mara Jizọs ụra; ndị mmadụ mechara bewe ákwá mgbe ọ nwụrụ n’elu osisi ịta ahụhụ
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya