Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Septemba p. 2
  • Septemba 5-11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 5-11
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Septemba p. 2

Septemba 5-11

ABỤ ỌMA 119

  • Abụ nke 48 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-eje Ije n’Iwu Jehova”: (Nkeji 10)

    • Ọma 119:1-8—Ihe ga-eme ka anyị na-enwe ezigbo obi ụtọ bụ idebe iwu Chineke (w05 4/15 10 ¶3-4)

    • Ọma 119:33-40—Okwu Chineke na-enye anyị obi ike anyị ga-eji die ọnwụnwa ndị na-abịara anyị (w05 4/15 13 ¶12)

    • Ọma 119:41-48—Ịmụta eziokwu dị n’Okwu Chineke nke ọma ga-eme ka anyị na-ekwusa ozi ọma n’atụghị egwu (w05 4/15 13 ¶13-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 119:71—Olee uru ihe isi ike nwere ike ịbara mmadụ? (w06 9/1 14 ¶4)

    • Ọma 119:96—Gịnị ka “ahụwo m nsọtụ nke izu okè niile” pụtara? (w06 9/1 14 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 119:73-93

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 69

  • “Ọ Bụrụ na Ọ Bụ Nwatakịrị Ka Ị Hụrụ n’Ụlọ”: (Nkeji 5) Okwu.

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10) Ma ọ bụ, tụleenu ihe unu mụtara n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 59-62)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi 23 ¶15-29, na igbe dị na peeji nke 204

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 13 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya