Septemba 12-18
ABỤ ỌMA 120-134
Abụ nke 33 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Enyemaka M Ga-esi n’Aka Jehova Bịa”: (Nkeji 10)
Ọma 121:1, 2—Anyị kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi na ọ ga-enyeliri anyị aka ebe ọ bụ ya kere ihe niile (w04 12/15 12 ¶3)
Ọma 121:3, 4—Jehova dị njikere igboro ndị na-efe ya mkpa ha (w04 12/15 12 ¶4)
Ọma 121:5-8—Jehova na-echebe ndị ya (w04 12/15 13 ¶5-7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọma 123:2—Gịnị ka e ji ‘ndị na-eje ozi ile nna ha ukwu anya n’aka’ na-akọwa? (w06 9/1 15 ¶4)
Ọma 133:1-3—Olee otu ihe anyị na-amụta n’ebe a anyị gụrụ? (w06 9/1 16 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 127:1–129:8
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2016—Otú ị ga-esi azaghachi onye nwe ụlọ ji iwe gwa gị okwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 5 2016—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 8 ¶6—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma: (Nkeji 15) Kpọnye vidio a dị na jw.org/ig. (Gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) E lechaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú Jehova si nyere Crystal aka, gịnịkwa ka nke ahụ mere ka o mee? Gịnị ka ọ na-eme ma obi jọwa ya njọ n’ihi ihe ndị ahụ mere ya n’oge gara aga? Gịnị ka ị mụtara na vidio a?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia Okwu Mmechi ¶1-13
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 119 na Ekpere