Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Disemba p. 2
  • Disemba 5-11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 5-11
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Disemba p. 2

Disemba 5-11

AỊZAYA 1-5

  • Abụ nke 107 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ka Anyị Gbagoo n’Ugwu Jehova”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Aịzaya Na-ekwu.]

    • Aịza. 2:2, 3—“Ugwu nke ụlọ Jehova” nọchiri anya ofufe dị́ ọcha (ip-1 38-41 ¶6-11; 44-45 ¶20-21)

    • Aịza. 2:4—Ndị na-efe Jehova anaghị amụkwa otú e si alụ agha (ip-1 46-47 ¶24-25)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 1:8, 9—Olee otú e si hapụ “ada bụ́ Zayọn ka ọ nọrọ dị ka ụlọ ndò nke dị n’ubi vaịn”? (w06 12/1 8 ¶5)

    • Aịza. 1:18—Gịnị ka okwu Jehova bụ́ “Bịanụ ka anyị kpezie” pụtara? (w06 12/1 8 ¶6; it-2-E 761 ¶3)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 5:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ha ga-esi eme nke ha.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 139

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 32 ¶3–34 ¶1)

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Jiri Akwụkwọ ‘Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke’ Ruo Ndị Mmadụ n’Obi”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ndị e kenyere ihe omume ọmụmụ Baịbụl n’agba a na-akpọ Mụtakwuo Izi Ozi Ọma nke Ọma n’ọnwa a ka ha mee ihe e kwuru n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi peeji nke 261-262.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 5 ¶1-9

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 154 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya