Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Disemba p. 6
  • Disemba 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Disemba p. 6

Disemba 19-25

AỊZAYA 11-16

  • Abụ nke 143 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Ọmụma Jehova Ga-ejupụta Ụwa”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 11:3-5—Ezi omume ga-eju ebe niile n’ụwa (ip-1 161 ¶9-11)

    • Aịza. 11:6-8—Udo ga-adị n’etiti ụmụ mmadụ na ụmụ anụmanụ (w12 9/15 9-10 ¶8-9)

    • Aịza. 11:9—Mmadụ niile ga-amụta ime uche Jehova (w16.06 8 ¶9; w13 6/1 7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 11:1, 10—Olee otú Jizọs Kraịst si bụrụ “mgbọrọgwụ Jesi,” nakwa alaka nke “ga-esi n’úkwù osisi Jesi” puo? (w06 12/1 9 ¶5)

    • Aịza. 13:17—Olee otú o si bụrụ na o nweghị ihe ndị Midia ji ọlaọcha kpọrọ, nakwa na ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo? (w06 12/1 10 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 13:17–14:8

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Job 34:10—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 8:9; 1 Jọn 5:19—Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 55 ¶9—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 24

  • “Ihe Chineke Na-akụziri Anyị Na-emeri Ịkpa Ókè Agbụrụ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 5 ¶18-25, na igbe dị́ na peeji nke 57

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 151 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya