Febụwarị 13-19
AỊZAYA 52-57
Abụ nke 148 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Kraịst Tara Ahụhụ n’Ihi Anyị”: (Nkeji 10)
Aịza. 53:3-5—Ndị mmadụ ledara ya anya, chiekwa ya ọnụ n’ala n’ihi njehie anyị (w09 1/15 26 ¶3-5)
Aịza. 53:7, 8—O ji ndụ ya chụọ àjà maka anyị (w09 1/15 27 ¶10)
Aịza. 53:11, 12—Anyị na Chineke nweziri ike ịdị ná mma n’ihi na o kwesịrị ntụkwasị obi ruo ọnwụ (w09 1/15 28 ¶13)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 54:1—Ònye bụ “nwaanyị aga” ahụ e kwuru okwu ya n’amụmụ a, ole ndị bụkwa “ụmụ” ya? (w06 3/15 11 ¶2)
Aịza. 57:15—Olee otú o si bụrụ na Jehova na ndị ‘e gburu mmụọ ha’ na ndị ‘mmụọ ha dị ala’ bi? (w05 10/15 26 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 57:1-11
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 6—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ll 7—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 13-15 ¶16-17—O kwe mee, ka nna jiri ya mụọrọ obere nwa ya nwoke ma ọ bụ obere nwa ya nwaanyị ihe.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nyere Ụmụ Gị Aka Inwe Okwukwe Siri Ike n’Ebe Onye Okike Nọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru—Ikwere na Chineke.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 8 ¶8-13, na chaatị dị na peeji nke 83
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 107 na Ekpere