Febụwarị 27–Mach 5
AỊZAYA 63-66
Abụ nke 19 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Eluigwe Ọhụrụ na Ụwa Ọhụrụ Ga-eme Ka E Nwee Oké Ọṅụ”: (Nkeji 10)
Aịza. 65:17—“A gaghị echeta ihe mbụ niile” (ip-2 383 ¶23)
Aịza. 65:18, 19—A ga-aṅụrị oké ọṅụ (ip-2 384 ¶25)
Aịza. 65:21-23—Ndụ ga na-atọ ndị mmadụ ụtọ, obi ga-erukwa ha ala (w12 9/15 9 ¶4-5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Aịza. 63:5—Olee otú ọnụma Chineke si akwado ya? (w07 1/15 11 ¶5)
Aịza. 64:8—Olee otú Jehova si egosi na ọ bụ ya bụ Ọkpụite anyị? (w13 6/15 25 ¶3-5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 63:1-10
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Efe. 5:33—Na-akụzi Eziokwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tim. 5:8; Taị. 2:4, 5—Na-akụzi Eziokwu.
Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 66:23; w06 11/1 30-31 ¶14-17—Isiokwu: Nzukọ Anyị—Ihe Na-adịghị Akọ Ụkọ n’Ofufe Anyị Na-efe Jehova
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-aṅụrịnụ Ọṅụ n’Olileanya Ahụ” (Aịza. 65:17, 18; Rom 12:12): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Na-aṅụrịnụ Ọṅụ n’Olileanya Ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 9 ¶1-9, na chaatị dị na peeji nke 89
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 95 na Ekpere