Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mach p. 3
  • Mach 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mach p. 3

Mach 13-19

JEREMAYA 5-7

  • Abụ nke 66 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ha Kwụsịrị Ime Uche Chineke”: (Nkeji 10)

    • Jere. 6:13-15—Jeremaya gbara mmehie ụmụ Izrel n’anwụ (w88 4/1 11-12 ¶7-8)

    • Jere. 7:1-7—Jehova gbalịrị inyere ha aka ka ha chegharịa (w88 4/1 12 ¶9-10)

    • Jere. 7:8-15—Ndị Izrel chere na Jehova ga-agba nkịtị n’ihe ọjọọ ha na-eme (jr 21 ¶12)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 6:16—Olee ihe Jehova na-agwa ndị ya ka ha mee? (w05 11/1 23 ¶11)

    • Jere. 6:22, 23—Gịnị mere e nwere ike iji sị na a ga-enwe “ndị si n’ala dị n’ebe ugwu na-abịa”? (w88 4/1 13 ¶15)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 5:26–6:5

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-36—Tụleenụ igbe bụ́ “Ihe Ị Ga-echebara Echiche.” Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 1—Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 125

  • “Otú Anyị Ga-esi Eji Broshọ Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa? Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 15) Jirinụ nkeji ise kwurịta ihe dị n’isiokwu ahụ. E mechaa, kpọnye vidio gosiri otú e nwere ike isi jiri isi nke 8 mụọrọ mmadụ ihe. Gbaa ndị niile nwere ndị ha na-amụrụ ihe ume ka ha na ndị ha na-amụrụ ihe na-atụle broshọ a kwa izu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 9 ¶16-21, igbe dị na peeji nke 94, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 95

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 10 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya