Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mee p. 6
  • Mee 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mee p. 6

Mee 22-28

JEREMAYA 44-48

  • Abụ nke 70 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Kwụsị ‘Ịna-achọrọ Onwe Gị Ihe Ukwu’”: (Nkeji 10)

    • Jere. 45:2, 3—Echiche na-ezighị ezi Barọk nwere kpataara ya nsogbu (jr 104-105 ¶4-6)

    • Jere. 45:4, 5a—Jehova ji nwayọọ gbazie Barọk (jr 103 ¶2)

    • Jere. 45:5b—Barọk mechara lekwasị anya n’ihe ndị kacha mkpa si otú ahụ chebe ndụ ya (w16.07 8 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 48:13—Gịnị mere “ihere Kimọsh” ga-eji mee ndị Moab? (it-1-E 430)

    • Jere. 48:42—Gịnị mere ihe Jehova sịrị na ọ ga-eme ndị Moab ji eme ka okwukwe anyị sie ike? (it-2-E 422 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 47:1-7

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) hf—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) hf—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 199 ¶9-10—Jiiri obere oge gosi ya otú ọ ga-esi eme nchọnchọ chọta ihe ga-enyere ya aka n’ọnwụnwa ọ nọ na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 150

  • Ndị Na-eto Eto, Unu Achọrọla Onwe Unu Ihe Ukwu: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị—Gịnị Ka M Ga-eji Ndụ M Mee?—Ndụ M Biri na Mbụ. Kwurịtakwanụ ihe ndị e gosiri na vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr peeji nke 132-133, isi nke 13 ¶1-10

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 17 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya