Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mee p. 7
  • Mee 29-Jun 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 29-Jun 4
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mee p. 7

Mee 29-Jun 4

JEREMAYA 49-50

  • Abụ nke 102 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-agọzi Ndị Dị Umeala n’Obi ma Na-enye Ndị Dị Mpako Ntaramahụhụ”: (Nkeji 10)

    • Jere. 50:4-7—A ga-ahapụ ndị Izrel dị umeala n’obi ka ha laghachi na Zayọn

    • Jere. 50:29-32—A ga-ebibi Babịlọn n’ihi omume mpako ha mere megide Jehova (it-1-E 54)

    • Jere. 50:38, 39—O nweghị onye ga-ebi na Babịlọn ọzọ (jr 161 ¶15; w98 4/1 20 ¶20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 49:1, 2—Gịnị mere Jehova ji baara ụmụ Amọn mba? (it-1-E 94 ¶6)

    • Jere. 49:17, 18—Olee otú ndị Idọm si dịrị ka Sọdọm na Gọmọra, gịnịkwa kpatara ya? (jr 163 ¶18; ip-2 351 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 50:1-10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32—Kwụrịtanụ ebe sịrị “Ihe Ị Ga-echebara Echiche.” Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w15 3/15 17-18—Isiokwu: N’oge Ndị A, Gịnị Mere Akwụkwọ Anyị Anaghịzi Ekwukarị Banyere Akụkọ Ndị A Kọrọ na Baịbụl na Ihe Ha Nọchiri Anya Ya?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 56

  • Wepụ Ntụhie Ahụ: (Nkeji 15) Kponye vidio bụ́ Wepụ Ntụhie Ahụ. Zazienụ ajụjụ ndị a: Olee ihe gosiri na nwanna ahụ dị mpako? Gịnị nyeere ya aka ịgbanwe echiche ya? Olee uru ọ baara ya?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 13 ¶11-23

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 131 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya