AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ÁKWÁ 1-5
Ichere Jehova Ga-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa
Gịnị nyeere Jeremaya aka iji obi ụtọ die nsogbu ndị bịaara ya n’agbanyeghị na ọ hụsiri anya?
Ọ bụ n’ihi na obi siri ya ike na Jehova ‘ga-ehulata’ ma zọpụta ndị chegharịrị echegharị n’etiti ndị ya ma mee ka ha si ná mwute ha nọ na ya pụta
Ọ mụtara ‘iburu yok ya n’oge ọ bụ okorobịa.’ Mmadụ ịmụta idi ọnwụnwa mgbe ọ ka bụ okorobịa ga-eme ka onye ahụ nwee ike idi ọnwụnwa ndị ga-abịara ya n’ọdịnihu