Julaị 17-23
EZIKIEL 18-20
Abụ nke 21 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?”: (Nkeji 10)
Ezik. 18:19, 20—Jehova na-enye onye ọ bụla ntaramahụhụ maka ihe o metara (w12 7/1 18 ¶2)
Ezik. 18:21, 22—Jehova dị njikere ịgbaghara ndị chegharịrịnụ, ọ gaghịkwa enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha ọzọ (w12 7/1 18 ¶3-7)
Ezik. 18:23, 32—Jehova na-ebibi ndị ajọ omume naanị ma ha jụ ichegharị (w08 4/1 8 ¶4; w06 12/1 27 ¶11)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ezik. 18:29—Gịnị mere ụmụ Izrel ji chewe na ụzọ Jehova ezighị ezi, oleekwa otú anyị nwere ike isi zere ime ka ha? (w13 8/15 11 ¶9)
Ezik. 20:49—Gịnị mere ndị mmadụ ji sị na Ezikiel na-atụ ilu, oleekwa ihe anyị kwesịrị ịkpachara anya maka ya? (w07 7/1 14 ¶3)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 20:1-12
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Jọn 5:19—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 3:2-5—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Lee mwb16.08 8 ¶2.)
Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.05 32—Isiokwu: Olee Otú Ọgbakọ Ga-esi Gosi na Obi Dị Ha Ụtọ Mgbe A Mara Ọkwa na A Nabatala Onye A Chụrụ n’Ọgbakọ?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ị̀ Na-agbaghara Onwe Gị?”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio Nọgide Na-eme Ihe Ọ Bụla Jehova Chọrọ—Na-agbaghara Mmejọ.
Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị—Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?: (Nkeji 5) Kwurịtanụ isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị—Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?” Buru ụzọ kpọnye nkebi nke mbụ bụ́ “Gịnị Ka Ị Ga-eme Ma Ọ Bụrụ Gị?”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 15 ¶9-17
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 38 na Ekpere