Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Ọgọst p. 2
  • Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Ịdị Umeala n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Ịdị Umeala n’Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Ji Ndị Ohu Ya Dị Umeala n’Obi Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Yikwasị Ịdị Umeala n’Obi?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • “M Dị . . . Umeala n’Obi”
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
  • Zụlite Ezi Ịdị Umeala n’Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Ọgọst p. 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Ịdị Umeala n’Obi

IHE MERE O JI DI MKPA:

  • Ịdị umeala n’obi na-eme ka anyị na Jehova dịrị ná mma.​—Ọma 138:6

  • Ịdị umeala n’obi na-eme ka anyị na ndị ọzọ dịrị ná mma.​—Fil. 2:3, 4

  • Mpako na-eweta mbibi.​—Ilu 16:18; Ezik. 28:17

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Na-ajụ ndị ọzọ ebe ị ga-emezikwu ihe, na-emekwa ihe ha gwara gị.​—Ọma 141:5; Ilu 19:20

  • Na-ejere ndị ọzọ ozi ndị e ledara anya.​—Mat. 20:25-27

  • Ekwela ka nká ndị i nwere ma ọ bụ ọrụ e nyere gị buwe gị isi.​—Rom 12:3

Ebe otu nwanna nwoke na-edebe ụlọ mposi dị n’Ụlọ Nzukọ ọcha

Olee ụzọ ndị m nwere ike isi dịkwuo umeala n’obi?

LEENỤ VIDIO BÚ ZERE IHE NDỊ GA-EME KA Ị KWỤSỊ IGUZOSI IKE N’EBE JEHOVA NỌ​—⁠MPAKO, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ NA-ESONỤ:

  • Gịnị ka otú anyị si anabata ndụmọdụ na-egosi gbasara anyị?

  • Olee otú ekpere si enyere anyị aka ịna-adị umeala n’obi?

  • Olee ụzọ ụfọdụ ndị anyị si egosi na anyị dị umeala n’obi?

IHE ATỤ BAỊBỤL GA-ENYERE ANYỊ AKA:

Jizọs bụ nwoke kasị ukwuu dịtụrụla ndụ n’ụwa. Ma, o weturu onwe ya ala jeere ndị ọzọ ozi.​—Mat. 20:28; Jọn 13:3-5, 14, 15.

Jụgodị onwe gị, ‘Olee otú m ga-esi na-adị umeala n’obi ka Jizọs?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya