Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Ọktoba p. 6
  • Ọktoba 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Ọktoba p. 6

Ọktoba 23-29

HOSIA 8-14

  • Abụ nke 153 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova”: (Nkeji 10)

    • Hos. 14:2​—⁠Jehova ji “mkpụrụ egbugbere ọnụ anyị” kpọrọ ihe (w07 4/1 20 ¶1)

    • Hos. 14:4​—⁠Jehova na-agbaghara ndị ji obi ha niile na-ejere ya ozi, na-emekwa ka ha nweta ihu ọma ya, ha na ya abụrụkwa enyi (w11 2/15 16 ¶15)

    • Hos. 14:9​—⁠Ime ihe Jehova kwuru na-abara anyị uru (jd 87 ¶11)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Hos. 10:12​—⁠Olee ihe anyị ga-eme iji nweta “obiọma” Jehova? (w05 11/⁠15 28 ¶7)

    • Hos. 11:1​—⁠Olee otú ihe e kwuru ebe a si mezuo n’isi Jizọs? (w11 8/⁠15 10 ¶10)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hos. 8:​1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-35

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-35​—⁠Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara traktị n’ozi ụlọ n’ụlọ ma zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe nwere ike ime ka a ghara izi ya ozi ọma.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 152 ¶13-15​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 97

  • “Jiri Ndụ Gị Niile Na-eto Jehova!”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Nkà I Nwere Jeere Jehova Ozi.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 20 ¶7-16, na igbe dị na peeji nke 215

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 63 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya