Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mee p. 5
  • Mee 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mee p. 5

Mee 21-27

MAK 11-12

  • Abụ nke 34 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ọ Tụnyere Ihe Karịa Ihe Ndị Niile Ahụ Tụnyere”: (Nkeji 10)

    • Mak 12:​41, 42​—⁠Jizọs hụrụ mgbe nwaanyị ahụ di ya nwụrụ nke dara ogbenye tụnyere obere mkpụrụ ego abụọ nke ga-azụtali ihe dị nnọọ nta n’igbe a na-atụnye ego (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Mak 12:43​—⁠Jizọs nwere obi ụtọ maka onyinye nwaanyị a nyere ma jiri ya kụziere ndị na-eso ụzọ ya ihe (w97 10/⁠15 16-17 ¶16-17)

    • Mak 12:44​—⁠Onyinye nwaanyị ahụ di ya nwụrụ nyere dị oké ọnụ ahịa n’anya Jehova (w97 10/⁠15 17 ¶17; w87 12/⁠1 30 ¶1; cl 185 ¶15)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 11:17​—⁠Gịnị mere Jizọs ji kpọọ ụlọ nsọ ahụ “ụlọ ekpere dịịrị mba niile”? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Mak 11:​27, 28​—⁠Gịnị bụ “ihe ndi a” ndị iro Jizọs na-ekwu gbasara ya? (jy 244 ¶7)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 12:13-27

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye nwe ụlọ agwazie gị na onye ikwu ya nwụnahụrụ ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 118

  • Inwe Okwukwe na Jehova Na-eme Ka Ihe Anyị Na-eme Nwee Isi: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 21

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 98 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya