Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Disemba p. 7
  • Disemba 31–Jenụwarị 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 31–Jenụwarị 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Disemba p. 7

Disemba 31, 2018–Jenụwarị 6, 2019

ỌRỤ NDỊOZI 19-20

  • Abụ nke 103 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-elezinụ Onwe Unu na Ìgwè Atụrụ ahụ Dum Anya”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 20:28—Ndị okenye na-azụ ọgbakọ Chineke dị ka atụrụ (w11 6/15 20-21 ¶5)

    • Ọrụ 20:31—Ndị okenye na-enyere ndị nọ n’ọgbakọ aka ma n’ehihe ma n’abali, mgbe ọ bụla enyemaka dị ha mkpa (w13 1/15 31 ¶15)

    • Ọrụ 20:35—Ndị okenye ga na-ebute ọdịmma ndị ọzọ ụzọ (bt 172 ¶20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 19:9—Olee otú Pọl onyeozi si gosi anyị ihe nleranya n’ịrụsị ọrụ ike na ime mgbanwe n’ozi ọma? (bt 161 ¶11)

    • Ọrụ 19:19—Olee ihe ndị Efesọs mere anyị kwesịrị iṅomi? (bt 162-163 ¶15)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 19:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyekwa onye ahụ Kaadị JW.ORG.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ nakwa ajụjụ ị ga-aza n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 99

  • Na-azụ Ụmụ Okorobịa Na-agba Mbọ Ka Ha Ruo Eruo Ije Ozi n’Ọgbakọ: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee ọrụ dị mkpa ndị okenye na-arụ n’ọgbakọ? (Ọrụ 20:28) Gịnị mere ndị okenye ga-eji nọgide na-azụ ndị ọzọ? Olee otú ndị okenye ga-esi eṅomi otú Jizọs si zụọ ndịozi ya? Olee otú ụmụnna ndị a na-azụ kwesiri isi na-ele ọzụzụ a na-enye ha anya? (Ọrụ 20:35; 1 Tim. 3:1) Olee ihe ụfọdụ ndị okenye nwere ike ịgwa ndị ha na-enye ọzụzụ ka ha na-eme iji zụọ ha? Olee otú ndị okenye kwesịrị isi na-ele ndị ha na-azụ anya?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 48

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 118 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya