Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Febụwarị p. 6
  • Febụwarị 25–Mach 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 25–Mach 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Febụwarị p. 6

Febụwarị 25-Mach 3

NDỊ ROM 9-11

  • Abụ nke 25 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Atụ E Ji Osisi Oliv Mee”: (Nkeji 10)

    • Rom 11:16​—Osisi oliv ahụ a kụrụ n’ubi nọchiri anya otú Chineke ga-esi emezu ọgbụgba ndụ ahụ ya na Ebreham gbara (w11 5/15 23 ¶13)

    • Rom 11:​17, 20, 21​—Ndị Kraịst e tere mmanụ a nyadoro n’osisi oliv ihe atụ ahụ kwesịrị ịnọgidesi ike n’okwukwe (w11 5/15 24 ¶15)

    • Rom 11:​25, 26​—“A ga-azọpụta” ndị niile so n’Izrel nke Chineke (w11 5/15 25 ¶19)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Rom 9:​21-23​—Gịnị mere anyị ji kwesị ikwe ka Jehova kpụzie anyị? (w13 6/15 25 ¶5)

    • Rom 10:2​—Gịnị mere anyị kwesịrị iji chọpụta ma otú anyị sị efe Chineke ọ̀ bụ otú ọ chọrọ n’eziokwu? (it-1 1260 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 10:​1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na Nletaghachi nke Abụọ bido ma jirizie akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị malitere onye ahụ ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 60

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma​—Otú E Si Akwụsị Ọmụmụ Baịbụl Na-anaghị Amị Mkpụrụ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Otú E Si Akwụsị Ọmụmụ Baịbụl Na-anaghị Amị Mkpụrụ.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 56

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 36 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya