Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mach p. 2
  • Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịhụnanya Chineke nke Na-adịgide Adịgide
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ịhụnanya Chineke
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • “Unu Ejila Ihe Ọjọọ Akwụghachi Onye Ọ Bụla n’Ọnọdụ Ihe Ọjọọ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
    Teta!—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mach p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ ROM 12-14

Otú Ndị Kraịst Si Egosi Ịhụnanya

12:10, 17-21

Ọ bụrụ na mmadụ emejọọ anyị, ọ bụghị naanị na ịhụnanya ga-eme ka anyị ghara imegwara onye ahụ, kama, ọ ga-eme ka anyị meere onye ahụ ihe ọma. Ndị Rom 12:20 kwuru, sị: “Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri; ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ ya nkụ, nye ya mmiri ka ọ ṅụọ; n’ihi na site n’ime nke a, ị ga-ekpokwasị icheku ọkụ n’isi ya.” Iji obiọma mesoo onye mejọrọ anyị ihe nwedịrị ike ime ka ihe ahụ o mere anyị wute ya.

Ebe otu onye na-agwa otu nwanna nwaanyị okwu ọjọọ, ebe ọ na-akọsara otu okenye ihe merenụ n’abalị ahụ, e ruo echi, ya emeere onye ahụ ihe ọma

Olee otú obi dị gị mgbe onye i mejọrọ n’amaghị ama meere gị ihe ọma n’agbanyeghị ihe i mere ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya