Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mach p. 4
  • Mach 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mach p. 4

Mach 18-24

1 NDỊ KỌRỊNT 1–3

  • Abụ nke 127 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ị̀ Bụ Onye Anụ Ahụ́ Na-achị Ka Ọ̀ Bụ Onye Mmụọ Nsọ Na-achị?”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 1 Ndị Kọrịnt Na-ekwu.]

    • 1 Kọr. 2:14​—Gịnị ka mmadụ ịbụ “onye anụ ahụ́ na-achị” pụtara? (w18.02 19 ¶4-5)

    • 1 Kọr. 2:​15, 16​—Gịnị ka mmadụ ịbụ “onye mmụọ nsọ na-achị” pụtara? (w18.02 19 ¶6; 22 ¶15)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Kọr. 1:20​—Olee otú Chineke si mee “ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu”? (it-2-1193 ¶1)

    • 1 Kọr. 2:​3-5​—Olee otú ihe Pọl mere n’amaokwu a ga-esi nyere anyị aka? (w08 7/15 27 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 1:​1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, gosizie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị ma gwa ya na unu ga-ejizi ya na-amụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 18

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma​—Otú E Si Ede Akwụkwọ Ozi Dị Mma”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • A Ga-ebido Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs na Mach 23: (Nkeji 7) Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Nye onye ọ bụla bịara ọmụmụ ihe otu akwụkwọ ịkpọ òkù, kwurịtakwanụ ihe e dere na ya. Kpọnye vidio gosiri otú a ga-esi kpọọ ndị mmadụ òkù, kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya. Kwuzie nhazi e mere maka ịrụzu ókèala unu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 59

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 51 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya