Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mach p. 6
  • Mach 25-31

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 25-31
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mach p. 6

Mach 25-31

1 NDỊ KỌRỊNT 4-6

  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ntakịrị Ihe Iko Achịcha Na-eme Ka Ntụ Ọka Dum A Gwakọtara Agwakọta Koo Eko”: (Nkeji 10)

    • 1 Kọr. 5:​1, 2​—Ọgbakọ nọ na Kọrịnt hapụrụ onye mmehie na-enweghị nchegharị n’etiti ha

    • 1 Kọr. 5:​5-8, 13​—Pọl gwara ọgbakọ ahụ ka ha wepụ “ihe iko achịcha” ahụ nọ n’etiti ha ma nyefee onye mmehie ahụ n’aka Setan (it-2-230, 869-870)

    • 1 Kọr. 5:​9-11​—Ọgbakọ na onye mmehie na-enweghị nchegharị ekwesịghị ịna-emekọ ihe (lv 34 ¶19)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Kọr. 4:9​—Olee otú ndị ohu Chineke bụ́ mmadụ si bụrụ “ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi” n’anya ndị mmụọ ozi? (w09 5/15 24 ¶16)

    • 1 Kọr.6:3​—Olee ihe okwu Pọl bụ́ “anyị ga-ekpe ndị mmụọ ozi ikpe” pụtara? (it-2-211)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 6:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 34-35 ¶19-21 (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 78

  • “Jiri Vidio Na-akụziri Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ebe onye nkwusa ji vidio kọwara isi nke 4 na broshọ Ozi Ọma na-akụziri onye ọ na-amụrụ Baịbụl ihe. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 60

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 23 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya