Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Eprel p. 4-5
  • Olee Otú Ị Ga-esi Kwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú Ị Ga-esi Kwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • B12-A Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1)
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • B12-B Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 2)
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2023
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2022
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Eprel p. 4-5

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Otú Ị Ga-esi Kwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?

Malite n’afọ a, anyị ga-enwekwu oge anyị ga-eji kwadebe maka Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ọ bụrụ na ọ daba n’ụbọchị dị n’etiti izu, a gaghị enwe Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ n’izu ahụ. Ọ bụrụkwa na ọ daba ná ngwụcha izu, a gaghị enwe okwu ihu ọha na Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche. Ị̀ ga-eji oge a pụtaranụ mee ihe bara uru? N’oge ndịozi Jizọs, e nwere ọtụtụ ihe ndị a na-eme iji kwadebe maka ihe omume a pụrụ iche. (Luk 22:​7-13; km 3/15 1) Anyị kwesịkwara ịkwadebe obi anyị maka ya. Olee otú anyị ga-esi eme ya?

  • Chee banyere mkpa ọ dị ịga ya.​—1 Kọr. 11:​23-26

  • Chee banyere mmekọrịta gị na Jehova. Kpeekwa ekpere maka ya.​—1 Kọr. 11:​27-29; 2 Kọr. 13:5

  • Gụọ amaokwu Baịbụl ndị kwuru banyere Ncheta Ọnwụ Jizọs, tụgharịakwa uche na ha.​—Jọn 3:16; 15:13

Ụfọdụ ụmụnna na-agụ ma tụgharịa uche n’ọgụgụ Baịbụl maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke na-adị n’akwụkwọ ihe mmụta dịịrị ụbọchị. O nwere ndị na-agụ amaokwu Baịbụl ndị dị na chaatị dị ebe a, nweekwa ndị na-aga n’Ụlọ Nche gụọ isiokwu ndị kwuru banyere Ncheta Ọnwụ Jizọs nakwa otú Jehova na Jizọs si gosi na ha hụrụ anyị n’anya. Nke ọ bụla ị họọrọ ime, ekpere anyị bụ ka o nyere gị aka ịbịarukwu Jehova na Nwa ya nso.

Ihe Ndị Mere n’Izu Ikpeazụ Jizọs Nọrọ n’Ụwa (Nke 1 na nke 2)
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya