Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Julaị p. 4
  • Julaị 15-21

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 15-21
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Julaị p. 4

Julaị 15-21

2 NDỊ TESALONAỊKA 1-3

  • Abụ nke 67 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “A Ga-ekpughe Onye Ahụ Na-emebi Iwu”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 2 Ndị Tesalonaịka Na-ekwu.]

    • 2 Tesa. 2:6-8—A ga-ekpughe “onye ahụ na-emebi iwu,” nke na-arụ ọrụ ugbu a (it-1 972-973)

    • 2 Tesa. 2:9-12—A ga-ekpe ndị “onye ahụ na-emebi iwu” na-eduhie ikpe (it-2 245 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • 2 Tesa. 1:7, 8—Olee otú o si bụrụ na a ga-ekpughe Jizọs na ndị mmụọ ozi “n’ọkụ na-enwu enwu”? (it-1 834 ¶5)

    • 2 Tesa. 2:2—Mgbe Pọl kwuru banyere “okwu nke si n’aka mmụọ,” gịnị ka ọ na-ekwu? (it-1 1206 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tesa. 1:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) I mechaa ihe dị na peeji nke mbụ, gosi ya otú anyị si eji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị amụrụ ndị mmadụ ihe (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 61

  • Ozi Gị Ọ̀ Kwụsịla Ịtọ Gị Ụtọ?: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Olee Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ije Ozi Gị Na-adị Ọhụrụ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 75

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 111 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya