Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Ọgọst p. 6
  • Ọgọst 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Ọgọst p. 6

Ọgọst 19-25

NDỊ HIBRU 1-3

  • Abụ nke 35 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Hụ Ezi Omume n’Anya ma Kpọọ Mmebi Iwu Asị”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ndị Hibru Na-ekwu.]

    • Hib. 1:8​—Jizọs ji “mkpanaka nke izi ezi” na-achị (w14 2/15 5 ¶8)

    • Hib. 1:9​—Jizọs hụrụ ezi omume n’anya ma kpọọ mmebi iwu asị (w14 2/15 4-5 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • Hib. 1:3​—Otú Jizọs si yie Nna ya ọ̀ ha otu kemgbe e kere ya? (it-1 1185 ¶1)

    • Hib. 1:​10-12​—Gịnị mere Pọl onyeozi ji kwuo ihe dị n’Abụ Ọma 102:​25-27 mgbe ọ na-ekwu banyere Jizọs? (it-1 1063 ¶7)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 1:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ ka ha bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? (Mee ka ị̀ kpọnyere ya, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya). (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 121

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 80

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 101 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya