AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 JỌN 1-5 Unu Ahụla Ụwa ma Ọ Bụ Ihe Ndị Dị n’Ụwa n’Anya 2:15-17 Setan na-eji ụzọ ihe atọ ndị a dị n’ụwa na-achọ ime ka anyị hapụ Jehova. Olee otú ị ga-esi kọwaara ya mmadụ? “Ọchịchọ nke anụ ahụ́” “Ọchịchọ nke anya” “Oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ”