Febụwarị 3-9
JENESIS 12-14
Abụ nke 14 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọgbụgba Ndụ nke Gbasara Gị”: (Nkeji 10)
Jen. 12:1, 2—Jehova kwere Ebram (Ebreham) nkwa na ọ ga-agọzi ya (it-1 522 ¶4)
Jen. 12:3—“Ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site [n’Ebreham]” (w89 7/1 3 ¶4)
Jen. 13:14-17—Jehova gosiri Ebreham ala ahụ ụmụ ya ga-enweta (it-2 213 ¶3)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 13:8, 9—Olee otú anyị ga-esi ṅomie Ebreham ma anyị doziwa esemokwu? (w16.05 5 ¶12)
Jen. 14:18-20—Olee otú Livaị si “si n’aka Ebreham kwụọ otu ụzọ n’ụzọ iri”? (Hib. 7:4-10; it-2 683 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 12:1-20 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 14 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w12 1/1 8—Isiokwu: Gịnị Mere Sera Ji Bụrụ Ezigbo Nwunye? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gịnị Ka I Nwere Ike Ịmụta n’Egwú Anyị Ndị Na-agba n’Ihe Omume Tiivi Anyị?”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio egwú bụ́ N’Egbughị Oge Ọ Bụla.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 102
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 15 na Ekpere