Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mach p. 6
  • Mach 30–Eprel 5

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 30–Eprel 5
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mach p. 6

Mach 30–Eprel 5

JENESIS 29-30

  • Abụ nke 93 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jekọb Alụọ Nwaanyị”: (Nkeji 10)

    • Jen. 29:18-20—Jekọb kwetara ijere Leban ozi ruo afọ asaa maka Rechel (w03 10/15 29 ¶6)

    • Jen. 29:21-26—Leban ghọrọ Jekọb aghụghọ ma kpọnye ya Lia n’ọnọdụ Rechel (w07 10/1 8-9; it-2 341 ¶3)

    • Jen. 29:27, 28—Jekọb tinyeere ụwa ya obiọma mgbe ihe siiri ya ike

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 30:3—Gịnị mere Rechel ji were ụmụ Bilha mụtaara Jekọb ka ụmụ ya? (it-1 50)

    • Jen. 30:14, 15—Gịnị ka ọ ga-abụ ya mere Rechel ji were mkpụrụ mandrek gbanwere ohere o nwere ịmụta nwa? (w04 1/15 28 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 30:1-21 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Okwu Na-agba Ume Ma Na-aba Uru, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 16 na broshọ Izi Ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 59 ¶21-22 (th ihe ọmụmụ nke 18)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 57

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Ndị Ìsì Ozi Ọma”: (Nkeji 10) Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Jụọ ajụjụ ndị a: Gịnị mere o ji dị mkpa ka anyị nyere ndị ìsì aka? Olee ebe anyị nwere ike ịhụ ndị ìsì? Gịnị ka anyị ga-eme iji gosi na ihe banyere ha na-emetụ anyị n’obi? Olee ihe ndị anyị nwere ike iji nyere ha aka ịbịaru Jehova nso?

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Mach.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 110

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 30 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya