Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mee p. 7
  • Gbalịa Chọpụta Ihe Ndị Gbara Ya Gburugburu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gbalịa Chọpụta Ihe Ndị Gbara Ya Gburugburu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụmụnne Josef Akpọ Ya Asị
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • “Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • “Ànọ M n’Ọnọdụ Chineke?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Ò Nwere Mgbe Ị Na-enwere Ndị Mmadụ Anyaụfụ? Ụmụnne Josef Nweere Ya Anyaụfụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mee p. 7
Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwanna nwoke nọ na-atụgharị uche banyere akụkọ Josef ọ gụrụ na Baịbụl. 1. Mgbe a tụbara Josef n’olulu mmiri na-adịghị. 2. Ebe ndị Midian kpọ Josef na-aga Ijipt. 3. Ebe nwunye Pọtịfa nọ ebe dị anya na-ele ka Josef na di ya na-ekwu okwu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Gbalịa Chọpụta Ihe Ndị Gbara Ya Gburugburu

Ị gụwa akụkọ Baịbụl, gbalịa chọpụta ihe ndị gbara akụkọ ị na-agụ gburugburu. Mata gbasara ihe na-emenụ, ndị a na-akọ banyere ha, na ihe o nwere ike ịbụ ya mere ha ji mee ihe ndị ha mere. Were ya na ị na-ahụ ihe ndị na-emenụ, na-anụ mkpọtụ ndị na-eme ebe ahụ, na-anụ ísì ọma ndị dị ebe ahụ, na-ahụkwa otú obi dị ndị a na-akọ banyere ha.

LEENỤ VIDIO BỤ́ OTÙ Ị GA-ESI ERITEKWU URU N’ỌGỤGỤ BAỊBỤL GỊ​—NKEBI YA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Josef tupu e ree ya ịgba ohu n’Ijipt.

    Olee ihe ndị o nwere ike ịbụ ya kpatara nsogbu n’etiti Josef na ụmụnne ya?

  • Ebe ndị Midian kpọ Josef na-aga Ijipt.

    Gịnị ka ọ ga-abụ ya mere ụmụnne Josef ji mee ihe ndị ha mere n’echeghị ihe ndị o nwere ike ịkpata?

  • Foto ndị na-egosi: mbọ Jekọb gbara ka ya na Isọ mezie. 1. Ebe Jekọb na-ekpe ekpere. 2. Ebe Jekọb hulatara ala n’ihu Isọ. 3. Ebe Isọ na-amakụ Jekọb.

    Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’Akwụkwọ Nsọ banyere Jekọb, nna Josef?

  • Olee ezigbo ihe Jekọb kụziiri ụmụ ya banyere otú e si edozi esemokwu?

  • Olee uru vidio a baara gị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya