Julaị 6-12
ỌPỤPỤ 6-7
Abụ nke 150 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ugbu A, Ị Ga-ahụ Ihe M Gaje Ime Fero”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 6:1—Mozis ga-ahụ “aka dị ike” nke Jehova
Ọpụ. 6:6, 7—Chineke ga-anapụta mba Izrel (it-2 436 ¶3)
Ọpụ. 7:4, 5—Fero na ndị Ijipt ga-amata onye Jehova bụ (it-2 436 ¶1-2)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 6:3—Olee otú o si bụrụ na Jehova emeghị ka Ebreham, Aịzik na Jekọb mara aha ya? (it-1 78 ¶3-4)
Ọpụ. 7:1—Olee otú o si bụrụ na Mozis “bụụrụ Fero Chineke,” Erọn abụrụkwa “onye amụma” Mozis? (it-2 435 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 6:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 19 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w15 1/15 9 ¶6-7—Isiokwu: Na-ekele Jehova Kwa Ụbọchị. (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 122
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 42 na Ekpere