Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 7
  • Jehova Na-echebe Ndị Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-echebe Ndị Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwukwe Nọ n’Ọrụ n’Oge Ọdachi
    Teta!—2000
  • Olee Otú Ọrụ Si Na-aga na Wọwik?
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • Ihe Ndị E Mere n’Afọ Gara Aga
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Na-echebe Ndị Ya

Ebe otu nwoke onye Izrel na nwa ya nwoke nọ na-efesa ọbara n’awara ụzọ ha.

Ememme Ngabiga nke mbụ ahụ ụmụ Izrel mere dị ezigbo mkpa. N’abalị ahụ, mgbe Fero chọpụtara na ọkpara ya anwụọla, ọ gwara Mozis, sị: “Bilienụ, sinụ n’etiti ndị m pụọ, ma unu ma ụmụ Izrel ndị ọzọ, gaanụ jeere Jehova ozi, dị nnọọ ka unu kwuru.” (Ọpụ. 12:31) Jehova egosila n’eziokwu na ọ na-echebe ndị ya.

Anyị leba anya n’akụkọ ndị Jehova nke oge a, anyị ga-achọpụta n’eziokwu na Jehova na-edu ndị ya ma na-echebe ha. N’ebe a na-egosi ihe mgbe ochie n’isi ụlọ ọrụ anyị, o nwere mpaghara ebe a kpọrọ, “Ndị Jehova Kpọkwasịrị Aha Ya.” Ọ bụ n’ebe ahụ ka e gosiri ọtụtụ ihe banyere otú Jehova si edu ndị ya ma na-echebe ha n’oge anyị a.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ILEGHARỊ ANYA N’EBE NGOSI IHE MGBE OCHIE DỊ NA WỌWIK: “NDỊ JEHOVA KPỌKWASỊRỊ AHA YA,” ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ihe osise ndị si na ‘Foto Ihe Nkiri nke Okike.’

    Malite n’afọ 1914, olee ngwá ọrụ pụrụ iche Ndị Mmụta Baịbụl ji mee ka ndị mmadụ nwee okwukwe na Baịbụl, oleekwanụ otú o si baa uru?

  • Foto ụmụnna ndị a kpụụrụ ma tụọ mkpọrọ n’afọ 1918.

    Olee nsogbu ndị bịara n’afọ 1916 na 1918, oleekwa ihe gosiri na ọ bụ Jehova na-eduzi nzukọ a?

  • Ebe a na-egosi foto ndị a tụrụ mkpọrọ maka okwukwe ha n’ebe ndebe ihe mgbe ochie. Ọnụ ụzọ e si abanye n’ebe e sere foto Paradaịs.

    Olee otú ndị Jehova sirila jidesie okwukwe ha ike n’agbanyeghị mmegide?

  • Ebe e gosiri ụzọ dị iche iche e si kwusaa ozi ọma na-agbata afọ 1930 na afọ 1949 n’ebe ngosi ihe mgbe ochie.

    Olee ihe ọhụrụ ndị Jehova ghọtara n’afọ 1935, oleekwa ihe o mere ka ha mee?

  • Ọ bụrụ na ị gaala legharịa anya n’ebe ngosi ihe mgbe ochie dị n’isi ụlọ ọrụ anyị ma ọ bụkwanụ nke dị n’alaka ụlọ ọrụ unu, olee ihe ndị ị hụrụ mere ka obi sikwuo gị ike na Jehova na-edu ma na-echebe ndị ya?

Ị chọọ ịmata banyere ịga legharịa anya n’ebe ngosi ihe mgbe ochie a, gaa na jw.org®, pịa ebe e dere Gbasara Anyị

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya