Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọgọst p. 6
  • Ọgọst 17-23

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 17-23
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọgọst p. 6

Ọgọst 17-23

ỌPỤPỤ 17-18

  • Abụ nke 79 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ndị Dị Umeala n’Obi Na-azụ Ndị Ọzọ ma Na-enye Ha Ọrụ”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 18:​17, 18​—Jetro chọpụtara na ọrụ Mozis na-arụ karịrị akarị (w13 2/1 6)

    • Ọpụ. 18:​21, 22​—Jetro gbara Mozis ume ka o nyetụ ụmụ nwoke ndị ọzọ ruru eru ọrụ ụfọdụ ka ha na-arụ (w03 11/1 6 ¶1)

    • Ọpụ. 18:​24, 25​—Mozis mere ihe Jetro gwara ya (w02 5/15 25 ¶5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 17:​11-13​—Erọn na Họọ gara ozugbo nyere Mozis aka. Olee otú anyị nwere ike isi ṅomie ha? (w16.09 6 ¶14)

    • Ọpụ. 17:14​—Gịnị mere akwụkwọ Mozis dere ji soro n’Akwụkwọ Nsọ? (it-1 406)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 17:​1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ajụjụ ndị a: Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú Linda si zaa ajụjụ onye nwe ụlọ jụrụ ya banyere ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ? Olee otú Linda si kọwaa amaokwu Baịbụl ndị ahụ nke ọma?

  • Nletaghachi: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị ma jiri isi nke 6 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 31

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 128

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 14 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya