Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọgọst p. 8
  • Ọgọst 31–Septemba 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 31–Septemba 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọgọst p. 8

Ọgọst 31–Septemba 6

ỌPỤPỤ 21-22

  • Abụ nke 141 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-ele Ndụ Anya Otú Jehova Si Ele Ya”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 21:20​—Jehova kpọrọ igbu mmadụ asị (it-1 271)

    • Ọpụ. 21:​22, 23​—Jehova ji ndụ nwa e bu n’afọ kpọrọ ihe (lv 80 ¶16)

    • Ọpụ. 21:​28, 29​—Jehova chọrọ ka anyị na-akpachapụ anya ka anyị ghara imerụ onwe anyị ma ọ bụ ndị ọzọ ahụ́ (w10 4/15 29 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 21:​5, 6​—Olee otú amaokwu ndị a si egosi na uru dị ná mmadụ inyefe Jehova onwe ya? (w10 1/15 4 ¶4-5)

    • Ọpụ. 21:14​—Olee otú e nwere ike isi kọwaa amaokwu a? (it-1 1143)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 21:​1-21 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe e gosiri na ya. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w09 4/1 31​—Isiokwu: Jehova Bụ Nna nke Ụmụ Na-enweghị Nna. (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 60

  • Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe Otú Chineke Ji Ya Kpọrọ Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ajụjụ ndị a: Olee nsogbu ndị nwere ike ibilite ma nwaanyị dịrị ime? Olee otú Ọpụpụ 21:​22, 23 si gbasa ite ime? Gịnị mere okwukwe na obi ike ji dị anyị mkpa iji mee mkpebi dị Jehova mma? Olee otú olileanya mbilite n’ọnwụ si akasi anyị obi?

  • Otú Inyefe Jehova Onwe Anyị Si Abara Anyị Uru: (Nkeji 5) Okwu si n’Ụlọ Nche Jenụwarị 15, 2010, peeji nke 4, paragraf nke 4-7. Gbaa ndị na-amụ Baịbụl ume ka ha gbaa mbọ ruo eru inyefe Jehova onwe ha na ime baptizim.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 130

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 15 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya