Ọktoba 5-11
ỌPỤPỤ 31-32
Abụ nke 45 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gbaaranụ Ikpere Arụsị Ọsọ”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 32:1—Nsogbu ekwesịghị ime ka mmadụ fewe chi ọzọ (w09 5/15 11 ¶11)
Ọpụ. 32:4-6—Ụmụ Izrel gwakọtara ofufe Chineke na ikpere arụsị (w12 10/15 25 ¶12)
Ọpụ. 32:9, 10—Jehova wesoro ụmụ Izrel ezigbo iwe (w18.07 20 ¶14)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 31:17—Olee otú o si bụrụ na Jehova zuru ike n’ụbọchị nke asaa? (w19.12 3 ¶4)
Ọpụ. 32:32, 33—Olee otú anyị si mara na ozizi ahụ bụ́ “a zọpụtahaala mmadụ, a zọpụtachaala ya” bụ ozizi ụgha? (w87 9/1 29)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 32:15-35 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ha, sị: Olee otú Brandi si jiri ajụjụ kụzie ihe nke ọma? Olee otú o si kwadebe obi onye nwe ụlọ maka nletaghachi?
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w10 5/15 21—Isiokwu: Olee ihe mere Chineke ataghị Erọn ahụhụ maka nwa ehi ọlaedo ọ kpụrụ? (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jiri Adịm ná Mma Gị na Jehova Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Kpaa Adịm ná Mma Gị na Jehova Aka (Kọl. 3:5)..
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 135
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 90 na Ekpere