Julaị 12-18
DIUTERỌNỌMI 13-15
Abụ nke 38 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Diut. 14:21—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’Iwu ahụ Jehova nyere ụmụ Izrel ka ha ghara isi nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya? (w06 4/1 31)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Diut. 13:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Ịta Ahụhụ—1 Jọn 5:19. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 11)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Unu Echegbula Onwe Unu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ka Ịhụnanya Gị Ghara Ịda, Ọ Bụrụgodị na . . . Ị Dara Ogbenye—Kongo.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 12 ¶9-13 na igbe dị na peeji nke 97
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 71 na Ekpere