Jenụwarị 10-16
NDỊ IKPE 17-19
Abụ nke 88 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ịda Iwu Chineke Na-akpata Nsogbu”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 19:18—Gịnị mere e ji tinye aha Jehova n’amaokwu a na Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke kacha ọhụrụ? (w15 12/15 10 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 17:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 2)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Chineke Na-eche Banyere Anyị—Jere. 29:11. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi: (Nkeji 5) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwa isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Bụrụ Enyi Jehova—Na-erubere Ndị Mụrụ Gị Isi: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha zaa ajụjụ ndị a: Olee otú Kelechi si nupụrụ mama ya isi? Olee otú o si soro mezie ihe o mejọrọ? Gịnị mere i kwesịrị iji na-erubere ndị mụrụ gị isi?
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 20 ¶8-15 na igbe dị na peeji nke 161
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 150 na Ekpere