Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 7
  • Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Hụrụ Gị n’Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Hụrụ Gị n’Anya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Si Abara Anyị Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka
    Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme
  • Gịnị ka Baịbụl Kwuru Banyere Ọdachi Ndị na-Emere Onwe Ha?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Gịnị Mere E Ji Enwekarịzi Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 7
Ebe ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị nọ n’ihu Ụlọ Nzukọ Alaeze, ihe ndị e ji gbatara ha ọsọ enyemaka nọkwa ha n’ihu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Hụrụ Gị n’Anya

Jehova ji gị kpọrọ ihe. (Aịza. 43:4) Ọ dọtara gị n’ebe ọ nọ, kpọbatakwa gị ná nzukọ ya. Ebe ọ bụ na i nyefere Jehova onwe gị, meekwa baptizim, ị bụ nke ya. Ọ ga na-elekọtakwa gị nke ọma, ma mgbe ihe siiri gị ike. Ọ ga-esikwa n’aka nzukọ ya gosi gị na ọ hụrụ gị n’anya.​—Ọma 25:10.

Anyị chee banyere otú nzukọ Jehova si gbatara ụmụnna anyị ọsọ enyemaka mgbe e nwere ọdachi ndị na-emere onwe ha na nso nso a, ọ ga-eme ka obi na-atọkwu anyị ụtọ maka ịhụnanya Jehova.

LEENỤ VIDIO BỤ́ AKỤKỌ KỌMITII NA-AHAZIRI ÒTÙ NA-ACHỊ ISI ỌRỤ NKE AFỌ 2019, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Akụkọ Kọmitii Na-ahaziri Òtù Na-achị Isi Ọrụ nke Afọ 2019.” Ebe ụmụnna ndị nọ na Kọmitii Na-ahụ Maka Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka na-agwa ụmụnna ndị ọdachi dakwasịrị okwu.

    Olee otú Kọmitii Na-ahaziri Òtù Na-achị Isi Ọrụ sirila kwadebe alaka ụlọ ọrụ dị iche iche maka ịgbatara ụmụnna ọsọ enyemaka ma e nwee ọdachi?

  • Foto si na vidio bụ́ “Akụkọ Kọmitii Na-ahaziri Òtù Na-achị Isi Ọrụ nke Afọ 2019.” Ebe ụmụnna na-arụzi ụlọ ọdachi mebiri n’Indoneshia.

    Olee otú nzukọ Jehova si nye ntụziaka ma gbatara ụmụnna ọsọ enyemaka n’Indoneshia nakwa na Naịjirịa mgbe e nwere ọdachi?

  • Foto si na vidio bụ́ “Akụkọ Kọmitii Na-ahaziri Òtù Na-achị Isi Ọrụ nke Afọ 2019.” Ebe otu nọọsụ n’Afrịka na-ele mmadụ ahụ́.

    Olee ihe masịrị gị n’otú nzukọ Jehova si enyere anyị aka n’oge a e nwere ọrịa koronavaịrọs?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya