Febụwarị 28–Mach 6
1 SAMUEL 9-11
Abụ nke 121 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 9:9—Olee ihe o nwere ike ịbụ na amaokwu a pụtara? (w05 3/15 22 ¶8)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 9:1-10 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
“Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ.
Okwu: (Nkeji 5) w15 4/15 6-7 ¶16-20—Isiokwu: Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịzụ Ndị Ọzọ Nke Ọma. (th ihe ọmụmụ nke 19)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga: (Nkeji 15) Ọ bụ okenye ga-ekwu ya. Ị gụchaa akwụkwọ ozi si n’aka alaka ụlọ ọrụ banyere akụkọ ozi afọ ije ozi gara aga, gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-akọ ihe ndị na-agba ume mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 22 ¶15-21
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 123 na Ekpere